2 Ihe E Mere 11:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Rehoboam bi na Jeruselem n’oge ahụ. Ọ rụrụ obodo dị iche iche na Juda, rụsiekwa ha ike. 6 Obodo ndị ọzọ ọ rụsiri ike bụ Betlehem,+ Itam, Tekoa,+ Emọs 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ihe a gwara Emọs* n’ọhụụ gbasara Izrel. Emọs so ná ndị Tekoa+ na-azụ atụrụ. A gwara ya ihe a n’oge Eze Ọzaya+ na-achị Juda nakwa n’oge Jeroboam+ nwa Joash+ bụ eze Izrel. Ọ hụrụ ọhụụ a afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+
5 Rehoboam bi na Jeruselem n’oge ahụ. Ọ rụrụ obodo dị iche iche na Juda, rụsiekwa ha ike. 6 Obodo ndị ọzọ ọ rụsiri ike bụ Betlehem,+ Itam, Tekoa,+
1 Ihe a gwara Emọs* n’ọhụụ gbasara Izrel. Emọs so ná ndị Tekoa+ na-azụ atụrụ. A gwara ya ihe a n’oge Eze Ọzaya+ na-achị Juda nakwa n’oge Jeroboam+ nwa Joash+ bụ eze Izrel. Ọ hụrụ ọhụụ a afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+