2 Samuel 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid:+ Josheb-bashibet, onye Takimọnaịt, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ (800) otu mgbe. 2 Samuel 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Abi-iza+ onye Anatọt,+ Mebọnaị onye Husha,
8 Ndị a bụ aha ndị dike bụ́ ndị agha Devid:+ Josheb-bashibet, onye Takimọnaịt, onyeisi ndị dike atọ.+ E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ (800) otu mgbe.