2 Eze wee gwa Joab+ ya na ya nọ, onye bụ́kwa onyeisi ndị agha, sị: “Biko, gagharịanụ n’ebo niile n’Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ, ka m mara ole ndị Izrel dị.”
15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo oge e kwuru na ọ ga-akwụsị. Puku mmadụ iri asaa (70,000) nwụkwara+ n’Izrel malite na Dan ruo Bia-shiba.+