2 Ndị Eze 18:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, Hezekaya nyere ya ọlaọcha niile dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ* eze.+
15 N’ihi ya, Hezekaya nyere ya ọlaọcha niile dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ* eze.+