-
2 Ihe E Mere 26:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọzaya rụkwara ụlọ nche dị iche iche+ na Jeruselem, rụsiekwa ha ike. Ebe ndị ọ rụrụ ha bụ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi,+ n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu,+ nakwa n’Idé Ji Mgbidi. 10 Ọ rụkwara ụlọ nche+ n’ala ịkpa, gwuokwa ọtụtụ olulu mmiri (n’ihi na o nwere ọtụtụ anụ ụlọ). O mekwara otú ahụ na Shefila* nakwa n’ala dị larịị. O nwere ndị ọrụ ubi na ndị na-arụ ọrụ n’ubi vaịn dị n’ugwu nakwa na Kamel, n’ihi na ọrụ ubi na-amasị ya.
-