1 Ndị Eze 6:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 O ji nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ na otu ahịrị ibé osisi sida+ rụọ ahụ́ ụlọ ogige dị n’ime.+ 1 Ndị Eze 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ná nnukwu ogige dị n’ụlọ ahụ, e nwere nkume ndị a wara awa dị ahịrị atọ, nweekwa otu ahịrị osisi sida, otú e nwere ya n’ogige dị n’ime+ n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe e si abata n’ụlọ ahụ.+
36 O ji nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ na otu ahịrị ibé osisi sida+ rụọ ahụ́ ụlọ ogige dị n’ime.+
12 Ná nnukwu ogige dị n’ụlọ ahụ, e nwere nkume ndị a wara awa dị ahịrị atọ, nweekwa otu ahịrị osisi sida, otú e nwere ya n’ogige dị n’ime+ n’ụlọ Jehova nakwa n’ebe e si abata n’ụlọ ahụ.+