Joshụa 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-emeri ndị niile ga-alụso gị agha n’oge niile ị dị ndụ.+ M ga-anọnyere gị+ otú m nọnyeere Mosis. Agaghị m ahapụ gị, agaghịkwa m agbakụta gị azụ.+
5 Ị ga-emeri ndị niile ga-alụso gị agha n’oge niile ị dị ndụ.+ M ga-anọnyere gị+ otú m nọnyeere Mosis. Agaghị m ahapụ gị, agaghịkwa m agbakụta gị azụ.+