1 Ndị Eze 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otu ụbọchị, eze gara ịchụ àjà na Gibiọn, n’ihi na ebe ahụ bụ ebe dị elu ndị mmadụ kacha mara.*+ O jikwa otu puku (1,000) anụ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ebe ahụ.+ 1 Ihe E Mere 21:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mosis nọ n’ala ịkpa rụọ nakwa ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+
4 Otu ụbọchị, eze gara ịchụ àjà na Gibiọn, n’ihi na ebe ahụ bụ ebe dị elu ndị mmadụ kacha mara.*+ O jikwa otu puku (1,000) anụ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ebe ahụ.+
29 Ma n’oge ahụ, ụlọikwuu Jehova nke Mosis nọ n’ala ịkpa rụọ nakwa ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ dị n’ebe dị elu na Gibiọn.+