1 Ndị Eze 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 O jikwa ọla kọpa rụọ ihe iri e ji ebu ihe.*+ Nke ọ bụla n’ime ha dị kubit iri n’ogologo nakwa kubit anọ n’obosara. Ogo ha dịkwa kubit atọ. 1 Ndị Eze 7:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 O jikwa ọla kọpa rụọ efere iri.+ Ihe ga-eju efere nke ọ bụla bụ bat* iri anọ. Isi n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ dị kubit anọ. Otu efere dị n’elu nke ọ bụla n’ihe iri ahụ e ji ebu ihe.
27 O jikwa ọla kọpa rụọ ihe iri e ji ebu ihe.*+ Nke ọ bụla n’ime ha dị kubit iri n’ogologo nakwa kubit anọ n’obosara. Ogo ha dịkwa kubit atọ.
38 O jikwa ọla kọpa rụọ efere iri.+ Ihe ga-eju efere nke ọ bụla bụ bat* iri anọ. Isi n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ dị kubit anọ. Otu efere dị n’elu nke ọ bụla n’ihe iri ahụ e ji ebu ihe.