2 Ndị Eze 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Hezekaya, ike niile ọ kpara, otú o si rụọ ọdọ mmiri,+ waa okpo mmiri ma mee ka mmiri bata n’obodo ya,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda.
20 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Hezekaya, ike niile ọ kpara, otú o si rụọ ọdọ mmiri,+ waa okpo mmiri ma mee ka mmiri bata n’obodo ya,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda.