2 Ihe E Mere 29:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha mechara, ha bịakwutere Eze Hezekaya, sị ya: “Anyị emeela ka ebe niile n’ụlọ Jehova dị ọcha, ma ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ na arịa niile dị na ya,+ ma tebụl a na-eji edosa achịcha a na-enye Chineke+ na arịa niile ya na ya so.
18 Mgbe ha mechara, ha bịakwutere Eze Hezekaya, sị ya: “Anyị emeela ka ebe niile n’ụlọ Jehova dị ọcha, ma ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ na arịa niile dị na ya,+ ma tebụl a na-eji edosa achịcha a na-enye Chineke+ na arịa niile ya na ya so.