-
1 Ndị Eze 13:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Onye nke Chineke ji olu dara ụda kwuo ihe Jehova gwara ya ga-eme ebe ịchụàjà ahụ. Ọ sịrị: “Ebe ịchụàjà, ebe ịchụàjà, Jehova kwuru, sị: ‘A ga-amụ nwa nwoke n’ezinụlọ Devid. A ga-agụkwa ya Josaya!+ N’elu gị ka ọ ga-egbu ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu, ndị na-esu àjà ọkụ n’elu gị. Ọ ga-akpọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu gị.’”+
-