2 Ndị Eze 24:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O bukọkwaara akụ̀ niile dị n’ụlọ Jehova na ndị nke dị n’ụlọ* eze,+ kụrisịakwa arịa niile Solomọn eze Izrel ji ọlaedo rụọ n’ụlọ nsọ Jehova.+ Ihe a niile mere otú Jehova kwuru na ha ga-eme.
13 O bukọkwaara akụ̀ niile dị n’ụlọ Jehova na ndị nke dị n’ụlọ* eze,+ kụrisịakwa arịa niile Solomọn eze Izrel ji ọlaedo rụọ n’ụlọ nsọ Jehova.+ Ihe a niile mere otú Jehova kwuru na ha ga-eme.