2 Ndị Eze 12:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha anaghịkwa agwa ndị ahụ ha na-enye ego ha ga-eji kwụọ ndị na-arụ ọrụ ụgwọ ka ha kwuo otú ha si mefuo ego, n’ihi na ha tụkwasịrị ha obi.+
15 Ha anaghịkwa agwa ndị ahụ ha na-enye ego ha ga-eji kwụọ ndị na-arụ ọrụ ụgwọ ka ha kwuo otú ha si mefuo ego, n’ihi na ha tụkwasịrị ha obi.+