-
2 Ndị Eze 22:11-13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ozugbo eze nụrụ ihe e dere n’akwụkwọ ahụ e dere Iwu Mosis, ọ dọwara uwe ya.+ 12 Eze gwaziri Hilkaya onye nchụàjà, Ahaịkam+ nwa Shefan, Akbọ nwa Mịkaya, Shefan bụ́ odeakwụkwọ, nakwa Asaya bụ́ onye na-ejere eze ozi, sị: 13 Gaanụ jụọ Jehova ase n’aha m, n’aha ndị ala anyị, nakwa n’aha ndị Juda niile. Jụọnụ ya gbasara ihe e kwuru n’akwụkwọ a a hụrụ, n’ihi na Jehova ga-ewesa anyị ezigbo iwe+ maka na nna nna anyị hà emeghị ihe o kwuru. Ha emeghị ihe niile e dere n’akwụkwọ a ka anyị mee.”
-