Ọpụpụ 25:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ otu tebụl+ nke ga-adị kubit abụọ n’ogologo, otu kubit n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+ 24 Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya ma jiri ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ọnụ ya. 2 Ihe E Mere 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọsa ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+ Ọ rụkwara otu narị (100) efere ọlaedo.
23 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ otu tebụl+ nke ga-adị kubit abụọ n’ogologo, otu kubit n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+ 24 Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya ma jiri ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ọnụ ya.
8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọsa ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+ Ọ rụkwara otu narị (100) efere ọlaedo.