Ezra 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ugbu a, ka anyị na Chineke anyị gbaa ndụ+ na anyị ga-achụla ụmụ nwaanyị niile ahụ na ụmụ ha mụtara, otú Jehova gwara anyị nakwa otú ndị ji iwu Chineke anyị kpọrọ ihe*+ gwara anyị. Ka anyị mee ihe Iwu* kwuru.
3 Ugbu a, ka anyị na Chineke anyị gbaa ndụ+ na anyị ga-achụla ụmụ nwaanyị niile ahụ na ụmụ ha mụtara, otú Jehova gwara anyị nakwa otú ndị ji iwu Chineke anyị kpọrọ ihe*+ gwara anyị. Ka anyị mee ihe Iwu* kwuru.