1 Ndị Eze 6:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 N’afọ nke iri na otu n’ọchịchị ya, n’ọnwa Bul* afọ ahụ, (ya bụ, n’ọnwa nke asatọ), a rụchara ihe niile a na-arụ n’ụlọ ahụ, rụọkwa ha otú e kwuru na ọ ga-adị.+ Ọ pụtara na Solomọn ji afọ asaa rụchaa ụlọ ahụ.
38 N’afọ nke iri na otu n’ọchịchị ya, n’ọnwa Bul* afọ ahụ, (ya bụ, n’ọnwa nke asatọ), a rụchara ihe niile a na-arụ n’ụlọ ahụ, rụọkwa ha otú e kwuru na ọ ga-adị.+ Ọ pụtara na Solomọn ji afọ asaa rụchaa ụlọ ahụ.