Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-eme ka mmadụ mara ihe.+ Ọ bụ okwu si n’ọnụ ya na-eme ka mmadụ mụta ihe ma ghọta ihe. Jems 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụkwa na e nwere onye n’ime unu chọrọ amamihe,* ya na-arịọ Chineke+ n’ihi na Chineke na-emesapụrụ mmadụ niile aka. Ọ gaghị ewesa ya iwe,*+ kama ọ ga-emere ya ihe ọ rịọrọ.+
6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-eme ka mmadụ mara ihe.+ Ọ bụ okwu si n’ọnụ ya na-eme ka mmadụ mụta ihe ma ghọta ihe.
5 Ọ bụrụkwa na e nwere onye n’ime unu chọrọ amamihe,* ya na-arịọ Chineke+ n’ihi na Chineke na-emesapụrụ mmadụ niile aka. Ọ gaghị ewesa ya iwe,*+ kama ọ ga-emere ya ihe ọ rịọrọ.+