1 Ihe E Mere 6:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 E nwere ndị Devid họpụtara ka ha na-eduzi ndị na-abụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe a dọsachara Igbe Chineke n’ụlọ ahụ.+ 1 Ihe E Mere 6:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Esaf+ nwanne Himan na-anọ n’aka nri ya. Esaf bụ nwa Berekaya nwa Shimia
31 E nwere ndị Devid họpụtara ka ha na-eduzi ndị na-abụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe a dọsachara Igbe Chineke n’ụlọ ahụ.+