1 Ihe E Mere 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Shebanaya, Joshafat, Netanel, Amesaị, Zekaraya, Benaya, na Eliiza bụ́ ndị nchụàjà nọkwa na-aga n’ihu ndị bu Igbe ezi Chineke+ na-afụsi opi ike. Obed-ịdọm na Jehaya sokwa ná ndị na-eche Igbe ahụ nche.
24 Shebanaya, Joshafat, Netanel, Amesaị, Zekaraya, Benaya, na Eliiza bụ́ ndị nchụàjà nọkwa na-aga n’ihu ndị bu Igbe ezi Chineke+ na-afụsi opi ike. Obed-ịdọm na Jehaya sokwa ná ndị na-eche Igbe ahụ nche.