1 Ihe E Mere 16:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma.+ Ịhụnanya ya* na-adịru mgbe ebighị ebi.+