Diuterọnọmi 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, eze ahụ agaghị enweta ọtụtụ ịnyịnya+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt ka ha gaa nwetakwuo ịnyịnya+ n’ihi na Jehova gwara unu, sị, ‘Unu anwakwala anwa laghachi n’Ijipt.’ 1 Ndị Eze 4:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Solomọn nwekwara puku ụlọ ịnyịnya anọ* (4,000) maka ụgbọ ịnyịnya ya, nweekwa puku ịnyịnya* iri na abụọ (12,000).+
16 Ma, eze ahụ agaghị enweta ọtụtụ ịnyịnya+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt ka ha gaa nwetakwuo ịnyịnya+ n’ihi na Jehova gwara unu, sị, ‘Unu anwakwala anwa laghachi n’Ijipt.’
26 Solomọn nwekwara puku ụlọ ịnyịnya anọ* (4,000) maka ụgbọ ịnyịnya ya, nweekwa puku ịnyịnya* iri na abụọ (12,000).+