-
2 Ihe E Mere 8:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ọ gakwara jiri mgbidi, ibo ụzọ, na ihe e ji atụchi ụzọ rụsie Bet-horọn Mgbago+ na Bet-horọn Ndịda+ ike. 6 Ọ rụsikwara Belat+ ike, ya na obodo niile ọ na-akwasa ihe, na obodo niile ọ na-adọsa ụgbọ ịnyịnya,+ nakwa obodo ndị ndị na-agba ịnyịnya bi. Solomọn rụkwara ihe niile ọ chọrọ ịrụ na Jeruselem, Lebanọn, nakwa n’obodo niile ọ na-achị.
-