2 Ihe E Mere 9:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Solomọn nwekwara puku ụlọ ịnyịnya anọ (4,000), ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya, na puku ịnyịnya* iri na abụọ (12,000).+ O dowekwara ha n’obodo dị iche iche a na-edowe ụgbọ ịnyịnya nakwa n’ebe dị yanwa bụ́ eze nso na Jeruselem.+
25 Solomọn nwekwara puku ụlọ ịnyịnya anọ (4,000), ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya, na puku ịnyịnya* iri na abụọ (12,000).+ O dowekwara ha n’obodo dị iche iche a na-edowe ụgbọ ịnyịnya nakwa n’ebe dị yanwa bụ́ eze nso na Jeruselem.+