Joshụa 15:63 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Ma, ndị Juda achụpụlighị+ ndị Jebus+ bi na Jeruselem.+ Ndị Jebus na ndị Juda bizi na Jeruselem ruo taa. Joshụa 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ụmụ Manase enwelighị ike iweghara obodo ndị a. Ndị Kenan gbara isi akwara biri n’ala a.+
63 Ma, ndị Juda achụpụlighị+ ndị Jebus+ bi na Jeruselem.+ Ndị Jebus na ndị Juda bizi na Jeruselem ruo taa.