Levitikọs 25:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye wee resị gị onwe ya,+ amanyela ya ka ọ rụwara gị ọrụ ka ohu nkịtị.+
39 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye wee resị gị onwe ya,+ amanyela ya ka ọ rụwara gị ọrụ ka ohu nkịtị.+