1 Ndị Eze 22:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Jehoshafat rụrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish* ka e jiri ha gaa Ofa bute ọlaedo.+ Ma, ụgbọ mmiri ndị ahụ erughị n’ihi na ha kpuru n’Iziọn-giba.+ Abụ Ọma 45:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị ada eze so n’ụmụ agbọghọ ndị ị kwanyeere ùgwù. Nwunye eze akwụrụla n’aka nri gị, e jikwa ọlaedo kacha mma* chọọ ya mma.+
48 Jehoshafat rụrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish* ka e jiri ha gaa Ofa bute ọlaedo.+ Ma, ụgbọ mmiri ndị ahụ erughị n’ihi na ha kpuru n’Iziọn-giba.+
9 Ndị ada eze so n’ụmụ agbọghọ ndị ị kwanyeere ùgwù. Nwunye eze akwụrụla n’aka nri gị, e jikwa ọlaedo kacha mma* chọọ ya mma.+