8 “Ọ bụrụ na e nwee okwu siiri unu ezigbo ike ikpebi n’otu n’ime obodo unu, ma ọ̀ bụ okwu gbasara onye gburu mmadụ+ ma ọ bụ onye gbara mmadụ akwụkwọ ma ọ bụ merụọ mmadụ ahụ́ ma ọ bụkwanụ ya abụrụ na e nwere ihe ọzọ na-ese okwu, unu ga-ewere okwu ahụ gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ.+