Aịzaya 30:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel, kwuru, sị: “A ga-azọpụta unu ma unu lọghachikwute m, nọrọ nwayọọ ma tụkwasị m obi. Unu ga-adị ike naanị ma unu nọrọ jii ma tụkwasị m obi.”+ Ma unu achọghị ime ya.+
15 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel, kwuru, sị: “A ga-azọpụta unu ma unu lọghachikwute m, nọrọ nwayọọ ma tụkwasị m obi. Unu ga-adị ike naanị ma unu nọrọ jii ma tụkwasị m obi.”+ Ma unu achọghị ime ya.+