-
1 Samuel 14:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Sọl na ndị niile ya na ha so wee gbakọọ ma gawa n’ọgbọ agha. Mgbe ha rutere, ha hụrụ na ndị Filistia ji mma agha ha na-egburịta ibe ha. Ebe ahụ niile nọkwa na-agba nnọọ ghara ghara.
-