Diuterọnọmi 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu alụsola ha ọgụ* n’ihi na agaghị m enye unu ala ha ọ bụla. Agaghịdị m enye unu ihe ruru otu ọbụ ụkwụ na ya n’ihi na m nyela Ịsọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya.+
5 Unu alụsola ha ọgụ* n’ihi na agaghị m enye unu ala ha ọ bụla. Agaghịdị m enye unu ihe ruru otu ọbụ ụkwụ na ya n’ihi na m nyela Ịsọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya.+