-
2 Ndị Eze 7:15, 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ha gbaara gawa ruo Osimiri Jọdan, hụ na ihe juru n’ụzọ ahụ niile bụ uwe na arịa ndị Siria tụhapụrụ ka ha ji ụjọ na-agbapụ. Ndị ahụ eze ziri ozi laghachikwara kọọrọ eze ihe merenụ.
16 Ndị Izrel gara ebe ahụ ndị agha Siria mara ụlọikwuu bukọrọ ihe ndị dị ebe ahụ. Ihe a mekwara ka otu sia ntụ ọka e gwere nke ọma daa otu shekel, sia abụọ ọka bali juru adaakwa otu shekel, otú Jehova kwuru.+
-