1 Ndị Eze 22:41, 42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Jehoshafat+ nwa Esa malitere ịchị Juda n’afọ nke anọ n’ọchịchị Ehab eze Izrel. 42 Jehoshafat dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba nwa Shilhaị.
41 Jehoshafat+ nwa Esa malitere ịchị Juda n’afọ nke anọ n’ọchịchị Ehab eze Izrel. 42 Jehoshafat dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba nwa Shilhaị.