1 Ndị Eze 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Esa mere ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ otú Devid nna nna ya mere.