1 Ndị Eze 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otu ụbọchị, eze gara ịchụ àjà na Gibiọn, n’ihi na ebe ahụ bụ ebe dị elu ndị mmadụ kacha mara.*+ O jikwa otu puku (1,000) anụ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ebe ahụ.+
4 Otu ụbọchị, eze gara ịchụ àjà na Gibiọn, n’ihi na ebe ahụ bụ ebe dị elu ndị mmadụ kacha mara.*+ O jikwa otu puku (1,000) anụ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ebe ahụ.+