22 Eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri ha na ụgbọ mmiri ndị nke Haịram na-eso esi n’oké osimiri aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri ndị a na-aga Tashish ebute ọlaedo, ọlaọcha, ọdụ́,+ adaka, na ekwuru.
23 Eze Solomọn nwere akụnụba karịa ndị eze ndị ọzọ niile nọ n’ụwa,+ kakwa ha mara ihe.+