Jenesis 27:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ị ga na-ebu mma agha gị n’oge niile ị nọ ndụ,+ ị ga-ejekwara nwanne gị nwoke ozi.+ Ma, mgbe ọ na-ekweghịzi gị odidi, ị ga-akwụsị ịgbara ya ohu.”*+
40 Ị ga na-ebu mma agha gị n’oge niile ị nọ ndụ,+ ị ga-ejekwara nwanne gị nwoke ozi.+ Ma, mgbe ọ na-ekweghịzi gị odidi, ị ga-akwụsị ịgbara ya ohu.”*+