Joshụa 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha nyekwara ụmụ Erọn onye nchụàjà obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba.+ Ha nyere ha Hebrọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Libna+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, 2 Ndị Eze 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Rabshake nụrụ na eze Asiria esila na Lekish+ pụọ, ọ laghachiri ma hụ ka ọ na-alụso ndị Libna agha.+
13 Ha nyekwara ụmụ Erọn onye nchụàjà obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba.+ Ha nyere ha Hebrọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Libna+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
8 Mgbe Rabshake nụrụ na eze Asiria esila na Lekish+ pụọ, ọ laghachiri ma hụ ka ọ na-alụso ndị Libna agha.+