2 Ihe E Mere 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ya agakwuru Esa, sị ya: “Esa na ndị Juda niile na ndị Benjamin niile, geenụ m ntị. Ọ bụrụhaala na unu ahapụghị Jehova, ọ ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu achọọ ya, unu ga-achọta ya,+ ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụkwa unu.+ Jeremaya 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ‘N’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụla mụnwa, bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ.+ Ha gwukwaara onwe ha oluluNdi gbawara agbawa na-agaghị echedoli mmiri.’
2 ya agakwuru Esa, sị ya: “Esa na ndị Juda niile na ndị Benjamin niile, geenụ m ntị. Ọ bụrụhaala na unu ahapụghị Jehova, ọ ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu achọọ ya, unu ga-achọta ya,+ ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụkwa unu.+
13 ‘N’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụla mụnwa, bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ.+ Ha gwukwaara onwe ha oluluNdi gbawara agbawa na-agaghị echedoli mmiri.’