2 Ndị Eze 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ịlaịja na Ịlaịsha+ si na Gilgal+ na-apụ mgbe Jehova chọrọ iji oké ifufe+ bugoo Ịlaịja+ n’eluigwe.* 2 Ndị Eze 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ka ha nọ na-aga, na-ekwu okwu ka ha na-aga, n’otu ntabi anya, ụgbọ agha na-acha ọkụ ọkụ nke ịnyịnya ndị na-acha ọkụ ọkụ+ dọkpụ bịara kewaa ha abụọ, oké ifufe ebugoo Ịlaịja n’eluigwe.*+
11 Ka ha nọ na-aga, na-ekwu okwu ka ha na-aga, n’otu ntabi anya, ụgbọ agha na-acha ọkụ ọkụ nke ịnyịnya ndị na-acha ọkụ ọkụ+ dọkpụ bịara kewaa ha abụọ, oké ifufe ebugoo Ịlaịja n’eluigwe.*+