1 Ndị Eze 16:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọmraị nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ ka ndị niile bu ya ụzọ njọ.+ 1 Ndị Eze 16:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ehab rụkwara ogwe osisi arụsị.*+ Ihe niile o mere, nke kpasuru Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe, karịrị ihe ndị eze niile bu ya ụzọ chịa Izrel mere.
33 Ehab rụkwara ogwe osisi arụsị.*+ Ihe niile o mere, nke kpasuru Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe, karịrị ihe ndị eze niile bu ya ụzọ chịa Izrel mere.