1 Ndị Eze 14:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’afọ nke ise n’ọchịchị Rehoboam, Shaịshak+ eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha.+ 26 O bukọọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova nakwa akụ̀ dị n’ụlọ* eze.+ O buuru ihe niile, ma ọta ọlaedo niile Solomọn rụrụ.+
25 N’afọ nke ise n’ọchịchị Rehoboam, Shaịshak+ eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha.+ 26 O bukọọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova nakwa akụ̀ dị n’ụlọ* eze.+ O buuru ihe niile, ma ọta ọlaedo niile Solomọn rụrụ.+