-
Ọrụ Ndịozi 12:21-23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ka ndị mmadụ zụkọrọ n’otu ụbọchị pụrụ iche, Herọd yiiri uwe onye eze ma nọdụ ala n’oche ikpe wee malite ịgwa ha okwu. 22 Ndị ahụ zukọrọ malitere iti mkpu, sị: “Olu ya bụ olu chi. Ọ bụghị olu mmadụ!” 23 Ozugbo ahụ, mmụọ ozi Jehova* mere ka ikpuru gbaa ya, ya anwụọ, n’ihi na ọ naara otuto e kwesịrị inye Chineke.
-