Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 22:3-5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Eze Josaya, o ziri Shefan, bụ́ odeakwụkwọ, bụrụkwa nwa Azalaya nwa Meshọlam, ka ọ gaa n’ụlọ Jehova.+ Ọ gwara ya, sị: 4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, gwa ya ka o wekọta ego niile a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị na-eche ọnụ ụzọ nche nakọtara ndị mmadụ.+ 5 Hụkwa na e nyere ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ ga-enyezi ya ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị ga-arụzi ebe ndị mebiri emebi* n’ụlọ ahụ,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya