2 Ndị Eze 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, Eze Jehoash kpọrọ Jehoyada+ onye nchụàjà na ndị nchụàjà ndị ọzọ, sị ha: “Gịnị mere na unu anaghị arụzi ebe ndị mebiri emebi n’ụlọ nsọ? Unu anatazila ndị mmadụ ego ma ọ bụrụ na unu agaghị eji ya rụzie ụlọ nsọ.”+
7 N’ihi ya, Eze Jehoash kpọrọ Jehoyada+ onye nchụàjà na ndị nchụàjà ndị ọzọ, sị ha: “Gịnị mere na unu anaghị arụzi ebe ndị mebiri emebi n’ụlọ nsọ? Unu anatazila ndị mmadụ ego ma ọ bụrụ na unu agaghị eji ya rụzie ụlọ nsọ.”+