2 Ihe E Mere 22:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ehazaya dị afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa* Ọmraị.+ 3 Ọ nọkwa na-akpa àgwà ka ndị ezinụlọ Ehab,+ n’ihi na ọ na-eso ndụmọdụ ọjọọ nne ya na-enye ya.
2 Ehazaya dị afọ iri abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara otu afọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Atalaya+ nwa nwa* Ọmraị.+ 3 Ọ nọkwa na-akpa àgwà ka ndị ezinụlọ Ehab,+ n’ihi na ọ na-eso ndụmọdụ ọjọọ nne ya na-enye ya.