2 Ihe E Mere 23:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha kpọpụtakwara nwa eze,+ kpuwe ya okpueze, dokwasịkwa Ihe Àmà*+ n’isi ya ma chie ya eze. Jehoyada na ụmụ ya tekwara ya mmanụ. Ha asị: “Eze, ị ga-adị ogologo ndụ!”+
11 Ha kpọpụtakwara nwa eze,+ kpuwe ya okpueze, dokwasịkwa Ihe Àmà*+ n’isi ya ma chie ya eze. Jehoyada na ụmụ ya tekwara ya mmanụ. Ha asị: “Eze, ị ga-adị ogologo ndụ!”+