Levitikọs 26:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 M ga-ebibi ebe ndị dị elu unu na-anọ efe chi ụgha unu,+ gbutusịakwa ihe unu ji adọsa insens* ma tụsachaa ozu unu n’elu arụsị unu na-adịghị ndụ bụ́ ndị na-asọ oyi.*+ M ga-agbakụta unu azụ maka na unu na-asọ oyi.+
30 M ga-ebibi ebe ndị dị elu unu na-anọ efe chi ụgha unu,+ gbutusịakwa ihe unu ji adọsa insens* ma tụsachaa ozu unu n’elu arụsị unu na-adịghị ndụ bụ́ ndị na-asọ oyi.*+ M ga-agbakụta unu azụ maka na unu na-asọ oyi.+