2 Ihe E Mere 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ya agakwuru Esa, sị ya: “Esa na ndị Juda niile na ndị Benjamin niile, geenụ m ntị. Ọ bụrụhaala na unu ahapụghị Jehova, ọ ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu achọọ ya, unu ga-achọta ya,+ ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụkwa unu.+ Abụ Ọma 73:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’eziokwu, a ga-ala ndị na-agbara gị ọsọ n’iyi. Ị ga-ebibi onye ọ bụla kpara àgwà ka akwụna wee hapụ gị.+
2 ya agakwuru Esa, sị ya: “Esa na ndị Juda niile na ndị Benjamin niile, geenụ m ntị. Ọ bụrụhaala na unu ahapụghị Jehova, ọ ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu achọọ ya, unu ga-achọta ya,+ ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya, ọ ga-ahapụkwa unu.+
27 N’eziokwu, a ga-ala ndị na-agbara gị ọsọ n’iyi. Ị ga-ebibi onye ọ bụla kpara àgwà ka akwụna wee hapụ gị.+